Matiu 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Onye na-anọghị n’akụkụ m na-emegide m, onye na-esoghịkwa m na-ekpokọta ekpokọta na-ekposa ekposa.+ Mak 9:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 n’ihi na onye na-adịghị emegide anyị dịnyeere anyị.+ Luk 9:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ma Jizọs sịrị ya: “Unu anwala igbochi ya, n’ihi na onye na-adịghị emegide unu dịnyeere unu.”+ Jọn 11:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 ọ bụghịkwa naanị maka mba ahụ, kama ka o wee chịkọtakwa ụmụ Chineke ndị gbasasịrị agbasasị+ ka ha bụrụ otu.+
30 Onye na-anọghị n’akụkụ m na-emegide m, onye na-esoghịkwa m na-ekpokọta ekpokọta na-ekposa ekposa.+
52 ọ bụghịkwa naanị maka mba ahụ, kama ka o wee chịkọtakwa ụmụ Chineke ndị gbasasịrị agbasasị+ ka ha bụrụ otu.+