Ọnụ Ọgụgụ 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 À ga-egburu ha ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi, ka o wee zuoro ha?+ Ka à ga-egbutere ha azụ̀ niile dị n’oké osimiri, ka o wee zuoro ha?” 2 Ndị Eze 4:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Otú ọ dị, onye na-ejere ya ozi sịrị: “Olee otú m ga-esi bute ihe a n’ihu otu narị ndị ikom?”+ O wee zaa, sị: “Nye ya ndị a ka ha rie, n’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘A ga-eri ihe oriri, a ga-enwekwa ihe a ga-erifọ.’”+ Mak 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ndị na-eso ụzọ ya zara ya, sị: “Ebee ka mmadụ ga-esi nweta achịcha ga-eju ndị a afọ n’ebe a dịpụrụ adịpụ?”+
22 À ga-egburu ha ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi, ka o wee zuoro ha?+ Ka à ga-egbutere ha azụ̀ niile dị n’oké osimiri, ka o wee zuoro ha?”
43 Otú ọ dị, onye na-ejere ya ozi sịrị: “Olee otú m ga-esi bute ihe a n’ihu otu narị ndị ikom?”+ O wee zaa, sị: “Nye ya ndị a ka ha rie, n’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘A ga-eri ihe oriri, a ga-enwekwa ihe a ga-erifọ.’”+
4 Ma ndị na-eso ụzọ ya zara ya, sị: “Ebee ka mmadụ ga-esi nweta achịcha ga-eju ndị a afọ n’ebe a dịpụrụ adịpụ?”+