Abụ Ọma 132:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Aghaghị m ịgọzi ihe oriri ya.+M ga-emekwa ka ihe oriri ju ndị ogbenye bi n’ime ya afọ.+ Matiu 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha niile wee rie, rijuo afọ, ha wee tụtụkọta ihe ha rifọrọ, o juru nkata iri na abụọ.+ Mak 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee rie ihe oriri, rijuo afọ, ha wee tụtụkọta ihe ha rifọrọ erifọ, o juru nkata asaa.+