Abụ Ọma 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ;+Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+Ka obi unu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 37:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihere agaghị eme ha n’oge ọdachi,+Afọ ga-ejukwa ha n’oge ụnwụ.+
26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ;+Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+Ka obi unu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+