Ọnụ Ọgụgụ 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Ruo ole mgbe+ ka ndị a ga na-akparị m,+ ruokwa ole mgbe ka ha ga-anọ na-abụ ndị na-enweghị okwukwe n’ebe m nọ n’agbanyeghị ihe ịrịba ama niile m mere n’etiti ha?+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka e wee napụta anyị n’aka ndị ajọ mmadụ, ndị na-emerụ mmadụ ahụ́,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe.+
11 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Ruo ole mgbe+ ka ndị a ga na-akparị m,+ ruokwa ole mgbe ka ha ga-anọ na-abụ ndị na-enweghị okwukwe n’ebe m nọ n’agbanyeghị ihe ịrịba ama niile m mere n’etiti ha?+
2 ka e wee napụta anyị n’aka ndị ajọ mmadụ, ndị na-emerụ mmadụ ahụ́,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe.+