Esta 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ụbọchị nke asaa, mgbe obi eze jupụtara n’ọṅụ n’ihi mmanya ọ ṅụrụ,+ ọ gwara Mehuman, Bizta, Habona,+ Bigta na Abagta, Zita na Kakas, mmadụ asaa na-eje ozi+ n’obí eze bụ́ ndị na-ejere Eze Ahazuirọs ozi, Esta 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị na-anọkwa ya nso karịsịa bụ Kashina, Shita, Admeta, Tashish, Mires, Masina, nakwa Memukan, bụ́ ndị isi asaa+ nke Peshia na Midia, ndị na-abịa n’ihu eze mgbe niile,+ ndị nọkwa n’ọkwá mbụ n’alaeze ahụ): Esta 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ya na ha ka nọ na-ekwurịta okwu, ndị na-eje ozi n’obí eze bịara kpọrọ Heman ọsọ ọsọ+ gawa oriri+ ahụ Esta kwadebere.
10 N’ụbọchị nke asaa, mgbe obi eze jupụtara n’ọṅụ n’ihi mmanya ọ ṅụrụ,+ ọ gwara Mehuman, Bizta, Habona,+ Bigta na Abagta, Zita na Kakas, mmadụ asaa na-eje ozi+ n’obí eze bụ́ ndị na-ejere Eze Ahazuirọs ozi,
14 ndị na-anọkwa ya nso karịsịa bụ Kashina, Shita, Admeta, Tashish, Mires, Masina, nakwa Memukan, bụ́ ndị isi asaa+ nke Peshia na Midia, ndị na-abịa n’ihu eze mgbe niile,+ ndị nọkwa n’ọkwá mbụ n’alaeze ahụ):
14 Ka ya na ha ka nọ na-ekwurịta okwu, ndị na-eje ozi n’obí eze bịara kpọrọ Heman ọsọ ọsọ+ gawa oriri+ ahụ Esta kwadebere.