Abụ Ọma 104:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+ Ekliziastis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe oriri na-eme ka ndị ọrụ na-achị ọchị, mmanya na-emekwa ka ndụ bụrụ ihe obi ụtọ;+ ma ego na-egbo mkpa niile.+ Ndị Efesọs 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu adịkwala na-aṅụbiga mmanya ókè,+ nke ndụ ịla n’iyi dị na ya,+ kama na-ejupụtanụ na mmụọ nsọ,+
15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+
19 Ihe oriri na-eme ka ndị ọrụ na-achị ọchị, mmanya na-emekwa ka ndụ bụrụ ihe obi ụtọ;+ ma ego na-egbo mkpa niile.+