9 Habona,+ otu n’ime ndị na-eje ozi+ n’obí eze bụ́ onye guzo n’ihu eze, wee sị: “E nwekwara osisi+ nke Heman rụrụ maka Mọdekaị, bụ́ onye kwuru ihe dị mma banyere eze.+ E gwunyere ya n’ụlọ Heman, ogo ya dị kubit iri ise.” Eze wee sị: “Kwụwanụ ya n’elu ya.”+