Jenesis 37:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Otú ọ dị, ndị Midian rere ya n’Ijipt, resị ya Pọtịfa bụ́ onyeisi ndị nche,+ onye na-eje ozi n’obí eze Fero.+ Esta 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ụbọchị ndị ahụ, mgbe Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ mmadụ abụọ na-eje ozi n’obí eze, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ, were iwe wee chọwa ụzọ isi gbuo+ Eze Ahazuirọs.
36 Otú ọ dị, ndị Midian rere ya n’Ijipt, resị ya Pọtịfa bụ́ onyeisi ndị nche,+ onye na-eje ozi n’obí eze Fero.+
21 N’ụbọchị ndị ahụ, mgbe Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ mmadụ abụọ na-eje ozi n’obí eze, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ, were iwe wee chọwa ụzọ isi gbuo+ Eze Ahazuirọs.