Ndị Ikpe 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ha nwetara n’etiti ndị bi na Jebesh-gilied+ narị ụmụ agbọghọ anọ, ndị na-amaghị nwoke,+ ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ site n’iso nwoke dinaa. Ha wee kpọta ha n’ebe ha mara ụlọikwuu na Shaịlo,+ nke dị n’ala Kenan.
12 Otú ọ dị, ha nwetara n’etiti ndị bi na Jebesh-gilied+ narị ụmụ agbọghọ anọ, ndị na-amaghị nwoke,+ ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ site n’iso nwoke dinaa. Ha wee kpọta ha n’ebe ha mara ụlọikwuu na Shaịlo,+ nke dị n’ala Kenan.