1 Ndị Eze 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ okorobịa ahụ ya na ha tokọrọ wee sị ya: “Ihe a ka ị ga-agwa+ ndị a bụ́ ndị sịrị gị, ‘Nna gị mere ka yok anyị dị arọ, ma gị onwe gị mee ka ọ dị mfe n’ahụ́ anyị’; ihe a ka ị ga-agwa ha, ‘Mkpịsị aka nta m ga-adị okpotokpo karịa úkwù nna m.+
10 Ụmụ okorobịa ahụ ya na ha tokọrọ wee sị ya: “Ihe a ka ị ga-agwa+ ndị a bụ́ ndị sịrị gị, ‘Nna gị mere ka yok anyị dị arọ, ma gị onwe gị mee ka ọ dị mfe n’ahụ́ anyị’; ihe a ka ị ga-agwa ha, ‘Mkpịsị aka nta m ga-adị okpotokpo karịa úkwù nna m.+