2 Ihe E Mere 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ okorobịa ahụ ya na ha tokọrọ wee sị ya: “Ihe a ka ị ga-agwa ndị ahụ sịrị gị, ‘Nna gị mere ka yok anyị dị arọ, ma gị onwe gị mee ka ọ dị mfe n’ahụ́ anyị’; ihe a ka ị ga-agwa ha,+ ‘Mkpịsị aka nta m ga-adị okpotokpo karịa úkwù nna m.+ Abụ Ọma 140:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+ Ilu 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Egbugbere ọnụ onye nzuzu na-ese okwu,+ ọnụ ya na-akpọkwa ụtarị òkù.+ Ilu 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ mpako mmadụ ga-eweda ya ala,+ ma onye dị umeala na mmụọ ya ga-enweta otuto.+
10 Ụmụ okorobịa ahụ ya na ha tokọrọ wee sị ya: “Ihe a ka ị ga-agwa ndị ahụ sịrị gị, ‘Nna gị mere ka yok anyị dị arọ, ma gị onwe gị mee ka ọ dị mfe n’ahụ́ anyị’; ihe a ka ị ga-agwa ha,+ ‘Mkpịsị aka nta m ga-adị okpotokpo karịa úkwù nna m.+
11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+