Abụ Ọma 82:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụrụnụ ndị ikpe nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na nwa na-enweghị nna.+Kpeerenụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye ikpe ziri ezi.+ Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+ Ilu 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze na-eme ka obodo guzosie ike site n’ikpe ziri ezi,+ ma onye na-eri ngarị na-akwada ya akwada.+ Ilu 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meghee ọnụ gị, kpee ikpe ziri ezi ma kpechite ọnụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye.+
3 Bụrụnụ ndị ikpe nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na nwa na-enweghị nna.+Kpeerenụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye ikpe ziri ezi.+