25 Ozugbo a chụchara àjà ahụ a na-esu ọkụ, Jihu gwara ndị nche na ndị na-esote ndị isi ndị agha, sị: “Batanụ, gbuo ha! Unu ekwela ka onye ọ bụla gbapụ.”+ Ndị nche na ndị na-esote ndị isi ndị agha maliteziri iji mma agha na-egbu ha, na-atụpụkwa ozu ha n’èzí. Ha gbugidere ha ruo n’ime ime ụlọ Bel.