Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 32:26, 27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Mosis wee guzoro n’ọnụ ụzọ ámá ebe ha mara ụlọikwuu, sị: “Ònye dịnyeere Jehova? Ya bịakwute m.”+ Ụmụ Livaị niile wee malite ịgbakọta n’ebe ọ nọ. 27 Ọ sịziri ha: “Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị, ‘Ka onye ọ bụla n’ime unu kee mma agha ya n’úkwù. Gagharịakwanụ n’ebe niile unu mara ụlọikwuu, si n’otu ọnụ ụzọ ámá ruo n’ọnụ ụzọ ámá ọzọ. Gbuonụ ụmụnne unu, ndị agbata obi unu, na ezigbo ndị enyi unu.’”+

  • Diuterọnọmi 13:6-9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 “Ọ bụrụ na nwanne gị nwoke, nwa nwoke nne gị mụrụ, ma ọ bụ nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị ma ọ bụ nwunye gị ị hụrụ n’anya ma ọ bụ ezigbote enyi gị anwaa ịrafu gị na nzuzo, sị, ‘Ka anyị gaa fee chi ọzọ,’+ chi ndị gịnwa ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị 7 n’ime chi dị iche iche ndị niile gbara unu gburugburu na-efe, ma ọ̀ bụ nke ndị bi unu nso ma ọ̀ bụ nke ndị bi unu n’ebe dị anya, malite n’otu nsọtụ ala ahụ ruo na nsọtụ ya nke ọzọ, 8 ekwetala ihe o kwuru. Egela ya ntị.+ Emerela ya ebere ma ọ bụ nweere ya ọmịiko, echebekwala ya. 9 Kama, unu ga-egburịrị ya.+ Ọ bụ gị ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume, ndị Izrel niile esorozie gị tụọ ya nkume.+

  • Ezikiel 9:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ọ gwakwara ndị nke ọzọ okwu mụ anụ ya. Ọ gwara ha, sị: “Soronụ ya n’azụ gagharịa n’ime obodo a ma gbuo ndị mmadụ. Unu emela ebere. Unu enwekwala ọmịiko.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya