2 Ndị Eze 9:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ikpeazụ, Jihu bịara na Jezril,+ Jezibel+ nụkwara ya. O wee were uri anya tee+ n’anya ya ma chịkọta ntutu isi ya nke ọma+ wee si na windo na-eleda anya.+
30 N’ikpeazụ, Jihu bịara na Jezril,+ Jezibel+ nụkwara ya. O wee were uri anya tee+ n’anya ya ma chịkọta ntutu isi ya nke ọma+ wee si na windo na-eleda anya.+