Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 5:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Akpọrọla ha isiala, ekwekwala ka e duba gị n’ife ha ofufe,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke gị bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ onye na-enye ndị bụ́ ụmụ ntaramahụhụ maka njehie nna ha, na-enyekwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ, ma ọ bụrụ ndị kpọrọ m asị;+

  • Job 21:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Chineke ga-ewere ihe ọjọọ mmadụ mere debere ụmụ ya;+

      Ọ ga-akwụ ya ụgwọ ka o wee mara.+

  • Aịzaya 14:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 “Kwadebenụ ebe a ga-anọ gbuo ụmụ ya n’ihi njehie nke ndị nna nna ha,+ ka ha wee ghara ibili weghara ụwa, wee mee ka obodo jupụta n’elu ala.”+

  • Mkpughe 2:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 M ga-ejikwa ihe otiti na-akpata ọnwụ gbuo ụmụ ya, ka ọgbakọ niile wee mara na ọ bụ m na-enyocha akụrụ na obi, m ga-akwụkwa unu ụgwọ n’otu n’otu dị ka omume unu si dị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya