Matiu 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na a kawo ya aka na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya, mgbe ahụkwa, ọ ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka omume ya si dị.+ Mkpughe 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+
27 N’ihi na a kawo ya aka na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya, mgbe ahụkwa, ọ ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka omume ya si dị.+
12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+