Abụ Ọma 62:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ọ bụ gị nwe obiọma,*+N’ihi na gị onwe gị na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị.+ Ilu 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ị sị: “Lee! Anyị amaghị banyere ihe a,”+ ọ̀ bụ na onye na-enyocha obi agaghị achọpụta,+ onye na-elegide mkpụrụ obi gị anya ọ́ gaghị amata+ wee kwụọ mmadụ ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị?+ Jeremaya 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+ Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị:+
12 Ọ bụrụ na ị sị: “Lee! Anyị amaghị banyere ihe a,”+ ọ̀ bụ na onye na-enyocha obi agaghị achọpụta,+ onye na-elegide mkpụrụ obi gị anya ọ́ gaghị amata+ wee kwụọ mmadụ ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị?+
10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+