17 Eze họpụtara osote onyeisi ndị agha, bụ́ onye ọ dabeere+ n’aka ya, ka ọ na-elekọta ọnụ ụzọ ámá; ndị mmadụ wee na-azọ ya ụkwụ+ n’ọnụ ụzọ ámá ahụ, nke mere na ọ nwụrụ, dị nnọọ ka onye nke ezi Chineke kwuru,+ mgbe o kwuru okwu n’oge ahụ eze bịakwutere ya.