2 Ndị Eze 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka Jehova gbaghara ohu gị n’ihe a: Mgbe onyenwe m ga-abata n’ụlọ Rimọn+ ịkpọ isiala n’ebe ahụ, o wee dabere+ n’aka m, o wee bụrụ na m ga-akpọ isiala+ n’ụlọ Rimọn, mgbe m kpọrọ isiala n’ụlọ Rimọn, biko, ka Jehova gbaghara ohu gị n’ihe a.”+
18 Ka Jehova gbaghara ohu gị n’ihe a: Mgbe onyenwe m ga-abata n’ụlọ Rimọn+ ịkpọ isiala n’ebe ahụ, o wee dabere+ n’aka m, o wee bụrụ na m ga-akpọ isiala+ n’ụlọ Rimọn, mgbe m kpọrọ isiala n’ụlọ Rimọn, biko, ka Jehova gbaghara ohu gị n’ihe a.”+