Jeremaya 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmadụ niile emewo ihe n’echeghị echiche nke na amaghị ihe ha apụtawo ìhè.+ Ihere ihe oyiyi a pịrị apị ga-eme onye ọ bụla nke na-eji ígwè akpụ ihe;+ n’ihi na ihe oyiyi ya a wụrụ awụ bụ ihe ụgha,+ mmụọ adịghịkwa n’ime ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+
14 Mmadụ niile emewo ihe n’echeghị echiche nke na amaghị ihe ha apụtawo ìhè.+ Ihere ihe oyiyi a pịrị apị ga-eme onye ọ bụla nke na-eji ígwè akpụ ihe;+ n’ihi na ihe oyiyi ya a wụrụ awụ bụ ihe ụgha,+ mmụọ adịghịkwa n’ime ya.+
5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+