Habakọk 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Olee uru ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ na onye na-ezi ozizi ụgha+ bara nke mere onye rụrụ ya ji rụọ ya, nke mere o ji tụkwasị ya obi,+ o wee mee chi na-abaghị uru, bụ́ ndị na-adịghị ekwu okwu?+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
18 Olee uru ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ na onye na-ezi ozizi ụgha+ bara nke mere onye rụrụ ya ji rụọ ya, nke mere o ji tụkwasị ya obi,+ o wee mee chi na-abaghị uru, bụ́ ndị na-adịghị ekwu okwu?+
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+