17 A ga-eme ka ha laghachi azụ. Ihere ga-emegbu ha, bụ́ ndị na-atụkwasị ihe oyiyi a pịrị apị obi,+ ndị na-asị ihe oyiyi a wụrụ awụ: “Unu bụ chi anyị.”+
11 Lee! Ihere ga-eme ndị òtù ya niile,+ ndị omenkà ya bụ ụmụ mmadụ. Ha niile ga-ezukọta.+ Ha ga-eguzo otu ebe. Ụjọ ga-ejide ha. Ihere ga-eme ha n’otu mgbe ahụ.+