Aịzaya 44:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihere ga-eme ndị òtù ya niile.+ Ndị omenkà ya bụ ụmụ mmadụ nkịtị. Ha niile ga-ezukọta, guzoro otu ebe. Ụjọ ga-ejide ha, ihere emeekwa ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:11 Amụma Aịsaịa II, p. 66
11 Ihere ga-eme ndị òtù ya niile.+ Ndị omenkà ya bụ ụmụ mmadụ nkịtị. Ha niile ga-ezukọta, guzoro otu ebe. Ụjọ ga-ejide ha, ihere emeekwa ha.