Aịzaya 44:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lee! Ihere ga-eme ndị òtù ya niile,+ ndị omenkà ya bụ ụmụ mmadụ. Ha niile ga-ezukọta.+ Ha ga-eguzo otu ebe. Ụjọ ga-ejide ha. Ihere ga-eme ha n’otu mgbe ahụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:11 Amụma Aịsaịa II, p. 66
11 Lee! Ihere ga-eme ndị òtù ya niile,+ ndị omenkà ya bụ ụmụ mmadụ. Ha niile ga-ezukọta.+ Ha ga-eguzo otu ebe. Ụjọ ga-ejide ha. Ihere ga-eme ha n’otu mgbe ahụ.+