Abụ Ọma 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I mekwara ya ka ọ dị ala karịa ndị dị ka chi,+I kpuwere ya ebube+ na ịma mma dị ka okpueze.+ Ndị Hibru 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 I mere ya ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi; i kpuwere ya ebube na nsọpụrụ+ dị ka okpueze, meekwa ka ọ bụrụ onye na-achị ọrụ aka gị.+
7 I mere ya ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi; i kpuwere ya ebube na nsọpụrụ+ dị ka okpueze, meekwa ka ọ bụrụ onye na-achị ọrụ aka gị.+