Abụ Ọma 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dị ebube nke ukwuu n’ihi nzọpụta gị.+I yiwe ya ebube na ịma mma dị ka uwe.+ Ilu 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ka i wee ghara inye ndị ọzọ ùgwù gị,+ gharakwa iwere afọ ndụ gị nye ihe ọjọọ;+