Ilu 6:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi na ọnụma nwoke bụ ekworo,+ ọ gaghịkwa enwe ọmịiko n’ụbọchị ịbọ ọbọ.+ Ilu 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ruo mgbe akụ́ ga-agbapu imeju ya,+ dị nnọọ ka nnụnụ si eji ọsọ efeba n’ọnyà,+ ọ maghịkwa na o metụtara mkpụrụ obi ya.+
23 ruo mgbe akụ́ ga-agbapu imeju ya,+ dị nnọọ ka nnụnụ si eji ọsọ efeba n’ọnyà,+ ọ maghịkwa na o metụtara mkpụrụ obi ya.+