19 Ihe si na ya pụta bụ na ozugbo nna ya ukwu nụrụ ihe nwunye ya kwuru, bụ́ nke ọ gwara ya, sị: “Lekwa lekwa ihe onye na-ejere gị ozi mere m,” iwe ya wee dị ọkụ.+
5 Ndị nwe ala Gibia wee bilie ịwakpo m ma gbaa ụlọ ahụ m nọ gburugburu n’abalị. Ọ bụ m ka ha chọrọ igbu, ma ọ bụ iko m nwaanyị ka ha dinara,+ o wee nwụọ.+
13 Ugbu a, kpọpụtanụ ndị ikom ahụ,+ bụ́ ndị ahụ na-abaghị n’ihe+ nọ na Gibia,+ ka anyị gbuo ha,+ ka anyị kpochapụkwa ihe ọjọọ n’Izrel.”+ Ma ụmụ Benjamin achọghị ige ntị n’olu ụmụnne ha, bụ́ ụmụ Izrel.+
6 “Kanye m dị ka akara n’elu obi gị,+ dị ka akara n’ogwe aka gị; n’ihi na ịhụnanya siri ike dị ka ọnwụ,+ ọ naghị ekwe ekwe dị ka Shiol, ọ na-achọsi ikwesị ntụkwasị obi+ ike. Ọ na-enwu dị ka ọkụ, bụ́ ire ọkụ nke Jaa.+