1 Samuel 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụrụ na mmadụ emehie mmadụ,+ Chineke ga-ekpechite ọnụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Jehova ka mmadụ mehiere,+ ònye ga-ekpechitere ya ekpere?”+ Ma ha egeghị nna ha ntị,+ n’ihi na ọ masịrị Jehova ugbu a igbu ha.+ Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+ Hosia 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya. Hosia 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Izrel, i mehiewo+ malite n’ụbọchị Gibia.+ Ha esighị n’ebe ahụ pụọ. Agha e busoro ụmụ ajọ omume eruteghị ha na Gibia.+ Ndị Rom 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, onye ọ chọrọ ka ọ na-emere ebere,+ ma onye ọ chọrọ ka ọ na-ahapụ ka o kwesie olu ike.+
25 Ọ bụrụ na mmadụ emehie mmadụ,+ Chineke ga-ekpechite ọnụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Jehova ka mmadụ mehiere,+ ònye ga-ekpechitere ya ekpere?”+ Ma ha egeghị nna ha ntị,+ n’ihi na ọ masịrị Jehova ugbu a igbu ha.+
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya.
9 “Izrel, i mehiewo+ malite n’ụbọchị Gibia.+ Ha esighị n’ebe ahụ pụọ. Agha e busoro ụmụ ajọ omume eruteghị ha na Gibia.+