1 Samuel 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ bụrụ na mmadụ emehie mmadụ ibe ya, onye ọzọ nwere ike ịrịọ Jehova ka o nyere ya aka.* Ma ọ bụrụ na ọ bụ Jehova ka mmadụ mehiere,+ ònye ga-arịọchitere ya arịrịọ?” Ma ha egeghị nna ha ntị, n’ihi na Jehova ekpebiela igbu ha.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:25 Ụlọ Nche,12/15/2015, p. 10-11
25 Ọ bụrụ na mmadụ emehie mmadụ ibe ya, onye ọzọ nwere ike ịrịọ Jehova ka o nyere ya aka.* Ma ọ bụrụ na ọ bụ Jehova ka mmadụ mehiere,+ ònye ga-arịọchitere ya arịrịọ?” Ma ha egeghị nna ha ntị, n’ihi na Jehova ekpebiela igbu ha.+