Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Onye a dọrọ aka ná ntị ugboro ugboro ma ya agbaa isi akwara,+A ga-ala ya n’iyi kpamkpam na mberede.+ Ilu 30:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye na-akwa nna ya emo ma na-eleda nne ya anya,+Ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta anya ya,Ụmụ ugo ga-erikwa ya.*+
29 Onye a dọrọ aka ná ntị ugboro ugboro ma ya agbaa isi akwara,+A ga-ala ya n’iyi kpamkpam na mberede.+
17 Onye na-akwa nna ya emo ma na-eleda nne ya anya,+Ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta anya ya,Ụmụ ugo ga-erikwa ya.*+