Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+