Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+ Ilu 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.