Ilu 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ka i wee ghara inye ndị ọzọ ùgwù gị,+ gharakwa iwere afọ ndụ gị nye ihe ọjọọ;+ Ilu 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka i wee gharakwa ịsụ ude n’ọdịnihu gị+ mgbe anụ ahụ́ gị na ahụ́ gị ga-ala n’iyi.+