10 Ugbu a, mma agha+ agaghị apụ apụ n’ụlọ gị ruo mgbe a na-akaghị aka,+ n’ihi na i ledara m anya wee kpọrọ nwunye Yuraya onye Het ka ọ bụrụ nwunye gị.’
4 Ka alụmdi na nwunye bụrụ ihe kwesịrị nsọpụrụ n’etiti mmadụ niile, ka ihe ndina alụmdi na nwunye gharakwa ịbụ ihe e merụrụ emerụ,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko na ndị bụ́ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+