2 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa. Ndị Hibru 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe bụ́ isi ihe n’ihe a a na-atụle bụ: Anyị nwere nnukwu onye nchụàjà+ dị otú a, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze nke Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+
9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.
8 Ihe bụ́ isi ihe n’ihe a a na-atụle bụ: Anyị nwere nnukwu onye nchụàjà+ dị otú a, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze nke Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+