Aịzaya 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A ga-ekpughe ebube Jehova,+ anụ ahụ́ niile ga-ahụ ya n’otu mgbe,+ n’ihi na Jehova ji ọnụ ya kwuo ya.”+ 1 Ndị Kọrịnt 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya ekpuchi, ebe ọ bụ onyinyo+ na ebube Chineke;+ ma nwaanyị bụ ebube nwoke.+
5 A ga-ekpughe ebube Jehova,+ anụ ahụ́ niile ga-ahụ ya n’otu mgbe,+ n’ihi na Jehova ji ọnụ ya kwuo ya.”+
7 N’ihi na nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya ekpuchi, ebe ọ bụ onyinyo+ na ebube Chineke;+ ma nwaanyị bụ ebube nwoke.+