Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+ Abụ Ọma 72:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka aha ya nke dị ebube bụrụkwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi,+Ka ebube ya jupụtakwa ụwa dum.+Amen na Amen. Aịzaya 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi ya, ha ga-enye Jehova otuto+ n’ógbè nke ìhè,+ ha ga-enyekwa aha Jehova, bụ́ Chineke Izrel, otuto n’agwaetiti nke oké osimiri.+
19 Ka aha ya nke dị ebube bụrụkwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi,+Ka ebube ya jupụtakwa ụwa dum.+Amen na Amen.
15 N’ihi ya, ha ga-enye Jehova otuto+ n’ógbè nke ìhè,+ ha ga-enyekwa aha Jehova, bụ́ Chineke Izrel, otuto n’agwaetiti nke oké osimiri.+