Aịzaya 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ha ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ+ too Jehova. Ha ga-esikwa n’agwaetiti oké osimiri too aha Jehova, bụ́ Chineke Izrel.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:15 Ụlọ Nche,12/1/2006, p. 11 Amụma Aịsaịa I, p. 264-266
15 Ha ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ+ too Jehova. Ha ga-esikwa n’agwaetiti oké osimiri too aha Jehova, bụ́ Chineke Izrel.+