Aịzaya 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi ya, ha ga-enye Jehova otuto+ n’ógbè nke ìhè,+ ha ga-enyekwa aha Jehova, bụ́ Chineke Izrel, otuto n’agwaetiti nke oké osimiri.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:15 Ụlọ Nche,12/1/2006, p. 11 Amụma Aịsaịa I, p. 264-266
15 N’ihi ya, ha ga-enye Jehova otuto+ n’ógbè nke ìhè,+ ha ga-enyekwa aha Jehova, bụ́ Chineke Izrel, otuto n’agwaetiti nke oké osimiri.+