2 Ndị Eze 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee sị: “Tụdatanụ ya!”+ Ha wee tụda ya, ọbara ya wee fesa n’ahụ́ ụlọ ahụ nakwa n’ahụ́ ịnyịnya ndị ahụ; o wee jiri ịnyịnya ya rịa ya elu.+ Aịzaya 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na aka Jehova ga-adị n’ugwu a.+ A ga-azọdakwa Moab n’ebe ọ dị,+ dị ka ebe a zọdara ikpo okporo ọka n’ebe a na-awụfu nsị anụ.+
33 O wee sị: “Tụdatanụ ya!”+ Ha wee tụda ya, ọbara ya wee fesa n’ahụ́ ụlọ ahụ nakwa n’ahụ́ ịnyịnya ndị ahụ; o wee jiri ịnyịnya ya rịa ya elu.+
10 N’ihi na aka Jehova ga-adị n’ugwu a.+ A ga-azọdakwa Moab n’ebe ọ dị,+ dị ka ebe a zọdara ikpo okporo ọka n’ebe a na-awụfu nsị anụ.+