Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+

      N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+

      N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+

      Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+

  • 2 Ndị Eze 7:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Osote onyeisi ndị agha, bụ́ onye eze dabeere+ n’aka ya, wee zaa onye nke ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụgodị na Jehova emeghee ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’eluigwe,+ ihe a ọ̀ pụrụ ime eme?+ O wee sị ya: “Lee, i ji anya gị na-ahụ ya,+ ma ị gaghị eri ya.”+

  • 2 Ihe E Mere 36:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+

  • Aịzaya 5:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ya mere, dị nnọọ ka ire ọkụ si erepịa ahịhịa ọka,+ dịkwa ka ọkụ ya si erekpọ ahịhịa kpọrọ nkụ, mgbọrọgwụ ha ga na-esikwa ísì ka ihe rere ure,+ ifuru ha ga-ekusasị dị ka ntụ, n’ihi na ha ajụwo iwu Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ ha elelịwokwa okwu Onye Nsọ Izrel.+

  • Aịzaya 28:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ugbu a, unu abụla ndị na-akwa emo,+ ka agbụ unu wee ghara isi ike, n’ihi na ọ dị mbibi nke ga-abịakwasị ala a dum,+ ee, ihe e kpebiworo ime, nke m nụrụ n’ọnụ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha.

  • Nehọm 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ bụrụkwa onye na-abọ ọbọ; Jehova na-abọ ọbọ,+ na-ewekwa iwe.+ Jehova ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro+ ya, ọ na-eweso ndị iro+ ya iwe.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya