Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 15:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 N’ihi ịdị ukwuu gị, ị pụrụ ịkwatu ndị na-ebili megide gị;+

      Ị na-ezipụ iwe gị dị ọkụ, ya erepịa ha dị ka ahịhịa ọka.+

  • Joel 2:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Mkpọtụ ọ na-eme mgbe ọ na-awụgharị dị ka nke ụgbọ ịnyịnya nọ n’elu ugwu,+ dị ka mkpọtụ ire ọkụ nke na-erepịa ahịhịa ọka.+ Ọ dị ka mba dị ike, nke a haziri n’usoro maka ibu agha.+

  • Nehọm 1:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ọ bụ ezie na ha na-agbakụ onwe ha dị ka ogwu+, mmanya ana-egbukwa ha dị ka hà ṅụbigara mmanya ọka wit+ ókè, a ga-erechapụ ha dị ka ahịhịa ọka kpọrọ nkụ+ nke ọma.

  • Malakaị 4:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “N’ihi na, lee! ụbọchị nke na-ere dị ka oké ọkụ na-abịa,+ ndị niile dị mpako na ndị niile na-eme ajọ omume ga-adị ka ahịhịa ọka.+ Ụbọchị ahụ nke na-abịa ga-erepịakwa ha,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “nke na ọ gaghị erefọ mgbọrọgwụ ha ma ọ bụ alaka ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya