Ilu 3:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ bụrụ ndị na-akwa emo,+ ọ ga-akwa ha emo;+ ma ọ ga-emere ndị dị umeala n’obi amara.+ Ilu 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ị maara ihe, ọ bụ onwe gị ka ị maara ya;+ ọ bụrụkwa na ị kwawo emo, ị ga-eburu ya, naanị gị.+ Ọrụ Ndịozi 13:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 ‘Hụnụ ya, unu ndị nlelị, ya jukwa unu anya, pụọkwanụ n’anya, n’ihi na ọ dị ọrụ m na-arụ n’ụbọchị unu, bụ́ ọrụ nke unu na-agaghị ekwere ma ọlị ọ bụrụgodị na mmadụ akọọrọ ya unu n’ụzọ zuru ezu.’”+ 2 Pita 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na unu bu ụzọ mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ ndị na-akwa emo ga-eji ịkwa emo ha bịa,+ na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+
12 Ọ bụrụ na ị maara ihe, ọ bụ onwe gị ka ị maara ya;+ ọ bụrụkwa na ị kwawo emo, ị ga-eburu ya, naanị gị.+
41 ‘Hụnụ ya, unu ndị nlelị, ya jukwa unu anya, pụọkwanụ n’anya, n’ihi na ọ dị ọrụ m na-arụ n’ụbọchị unu, bụ́ ọrụ nke unu na-agaghị ekwere ma ọlị ọ bụrụgodị na mmadụ akọọrọ ya unu n’ụzọ zuru ezu.’”+
3 N’ihi na unu bu ụzọ mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ ndị na-akwa emo ga-eji ịkwa emo ha bịa,+ na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+