Abụ Ọma 138:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+ Ilu 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A ghaghị ikpe ndị na-akwa emo ikpe,+ ụtarị bụkwa maka azụ ndị nzuzu.+
6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+