23 O wee si n’ebe ahụ gbagoo Betel.+ Ka ọ na-agbago n’ụzọ, e nwere ụmụ okoro nta+ ndị si n’obodo ahụ pụta wee malite ịkwa ya emo,+ na-asị ya: “Gbagowe, onye isi nkwọcha!+ Gbagowe, onye isi nkwọcha!”
22 “Ruo ole mgbe ka unu ndị na-amaghị ihe ga na-ahụ amaghị ihe n’anya,+ ruokwa ole mgbe ka ihe doro anya na ọ bụ ịkwa emo ga na-agụ unu ndị na-akwa emo agụụ,+ ruokwa ole mgbe ka unu ndị nzuzu ga na-akpọ ihe ọmụma asị?+