1 Samuel 17:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Devid wee jiri èbè na nkume merie onye Filistia ahụ, o wee gbatuo onye Filistia ahụ, gbuo ya; ọ dịghịkwa mma agha ọ bụla Devid ji.+ 1 Samuel 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị inyom ahụ bụ́ ndị na-enwe aṅụrị nọ na-agụ egwú, sị:“Sọl egbuwo puku kwuru puku,Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku.”+ 1 Samuel 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka oge na-aga, agha dara ọzọ, Devid wee gaa lụso ndị Filistia agha, sụọ ha akwụ,+ ha wee si n’ihu ya gbaa ọsọ.+ 2 Samuel 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị Siria wee si n’ihu Izrel gbaa ọsọ;+ Devid wee gbuo n’ime ndị Siria narị mmadụ asaa ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na puku mmadụ iri anọ ndị na-agba ịnyịnya,+ o gbukwara Shobak onyeisi ndị agha ha, o wee nwụọ n’ebe ahụ.+
50 Devid wee jiri èbè na nkume merie onye Filistia ahụ, o wee gbatuo onye Filistia ahụ, gbuo ya; ọ dịghịkwa mma agha ọ bụla Devid ji.+
7 Ndị inyom ahụ bụ́ ndị na-enwe aṅụrị nọ na-agụ egwú, sị:“Sọl egbuwo puku kwuru puku,Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku.”+
8 Ka oge na-aga, agha dara ọzọ, Devid wee gaa lụso ndị Filistia agha, sụọ ha akwụ,+ ha wee si n’ihu ya gbaa ọsọ.+
18 Ndị Siria wee si n’ihu Izrel gbaa ọsọ;+ Devid wee gbuo n’ime ndị Siria narị mmadụ asaa ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na puku mmadụ iri anọ ndị na-agba ịnyịnya,+ o gbukwara Shobak onyeisi ndị agha ha, o wee nwụọ n’ebe ahụ.+