Diuterọnọmi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+ Abụ Ọma 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ibuso m agha,+Obi m agaghị atụ egwu.+Ọ bụrụgodị na e buso m agha,+M ka ga na-atụkwasị ya obi.+
2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+
3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ibuso m agha,+Obi m agaghị atụ egwu.+Ọ bụrụgodị na e buso m agha,+M ka ga na-atụkwasị ya obi.+